WeSay
WeSay
Site na: SIL International

WeSay

WeSay na-enyere ndị na-abụghị ndị ọkà mmụtà asụsụ aka iwu okwu n'asụsụ ha. Ọ nwere ụzọ dị iche iche iji nyere ndị na-asụ asụsụ aka iche echiche banyere okwu n'asụsụ ha ma tinye ụfọdụ data di na ha. Mmemme a na-agbanwe agbanwe ma na-elekwasị anya n'ọrụ, na-enye onye ndụmọdụ ike ịgbanwuo/gbanwee ọrụ dị ka ọ dị mkpa na ka onye ọrụ na-enweta ọzụzụ maka ọrụ ndị ahụ.

WeSay na-eji usoro XML nkịtị ma nwee ike gbanwere ya na ngwá ọrụ ndụmọdụ anyị dị ka Fieldworks Language Explorer (FLEx). Ndị ọrụ nwere ike imekọ ihe ọnụ site na draịvụ USB, email, na njikọ netwọkụ.

Ihuenyo

Screenshot 1
Screenshot 2
Screenshot 3

Around the world, speakers of lesser-known languages are eager to develop their own languages. Part of that development will mean collecting stories for publication and developing dictionaries. In many cases, they are limited to working without the help of a computer. This is a difficult environment for computer use, as there is often:

  • No previous computer exposure
  • No local computer training or maintenance
  • Limited electricity
  • Limited or non-existent connection to the internet
  • Dusty, wet, hot, humid conditions

WeSay is an Open Source project aimed at providing computer tools to help communities perform several language development activities on their own. The project develops tools that are simple, task-oriented, and available on hardware appropriate to the environment. At the same time, these tools enable data sharing with advisors running more traditional, high-powered linguistic and publishing software. The idea is to empower communities to do their own high-quality data gathering, leaving the more technical aspects of publishing to more traditional platforms.

WeSay will be of interest in those situations where native speakers are ready to play a direct, ongoing role in the construction of a dictionary and collection/transcription of stories in their own language, using something other than paper.

WeSay has various ways to help native speakers to think of words in their language and enter some basic data (no backslash codes, just forms to fill in). They can make local, simple printouts for local use, checking, and peer review. The program supports the sharing of gathered words via USB key or email (where available).

Ngwaọrụ ndị metụtara ya