PTXprint

Mepụta faịlụ PDF site na ederede oru ngo Paratext, nwere ike ịbụ mbipụta dị mfe maka nyocha, maọbụ mmepụta edepụta àgwà dị elu

Emebere ka ọ bụrụ onye mmekọ maka Paratext, PTXprint na-enye gị ohere imepụta PDFs àgwà dị elu maka mbipụta ule nke Akwụkwọ Nsọ. Ọ nwere ọtụtụ nhọrọ nhazi dị mfe nke na-enye oheremmepụta dịgasị iche. Ngwa a na-enye ngo ntụgharị ọ bụla ohere imepụta mbipụta Akwụkwọ Nsọ site na faịlụ USFM Paratext ha maka ule na nzaghachi n'ime gburugburu ha.

Nwekwara ike ịrụ ọrụ na ederede ndị na-abụghị Paratext.

Ihuenyo

Screenshot 1

Akaebe

""I just downloaded it and did a test run with Ruth and it looks great. You are right; it was crazy easy and makes it look pretty good even with only spending a couple of minutes making sure the fonts are correct etc.""

Greg B

  1. Download now for free from: https://software.sil.org/ptxprint/download/
  2. Install and run
  3. Choose a project, book(s) to print and hit Print!
  4. Community support available at: https://community.scripture.software.sil.org/c/ptxprint/27

Different views make it easy for novice users to get started, and extremely configurable for power users. Scalable for printing small portions of Scripture locally right through to press-ready PDFs for entire Bibles. Works on Windows or Linux.

Ngwaọrụ ndị metụtara ya